Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 89 OF 107

Olulu Chukwu gwuru na-adịghị eju eju?

A pit God dug that can never be filled.

Show the answer
afọ (stomach)
stomach

Why?

It is stomach because The stomach keeps wanting food. Even after you eat, later it becomes hungry again.

Ọ bụ afọ n’ihi na Afọ mmadụ na-achọ nri mgbe niile. Ọ bụrụgodị na i rie ugbua e mesịa ọ ga-agụ gị ọzọ.

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android