Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 43 OF 107

Ihe wepụrụ nwata aka n’ọkụ nri?

What makes a child remove their hand from a plate of food?

Show the answer
agbịsị (black ant)
black ant

Why?

It is black ant because black ant bite painfully. If it stings a child, he will quickly pull their hand out from the plate of food

Ọ bụ agbịsị n’ihi na ụfụ agbịsị na-adi egwu nke bụ na ọgbaa nwata, ọgaghị ama mgbe o jiri wepụ aka n’ime ọkụ/efere nri

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android