GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 9 OF 107
Otii nwata n’ihu nne ya?
What makes a child to cry in the presence of his mother?
Show the answer
agụụ (hunger)
Why?
It is hunger because When a child feels hungry. the child cries to the mother because she is the first person the child expects food from.
Ọ bụ agụ n’ihi na Agụụ bụ mgbe afọ na-achọ nri. Ọ bụrụ na agụụ gụba nwata ọ ga –ebe akwa iji kpọkuo nne ya n’ihi na nne bụ onye mbụ ọ na-atụ anya inye ya nri.