GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 53 OF 107
Ụmụnne abụọ bi n’otu ụlọ mana o nweghị nke na-ahụ ibe ya anya?
Two siblings in one house that cannot see each other.
Show the answer
akị gbara mkpị (a palm kernel with two seeds inside)
Why?
It is a palm kernel with two seeds inside because A palm kernel sits inside its hard shell. They are together, but a tiny shell divides them so they can’t see each other.
Ọ bụ akị gbara mkpị n’ihi na Ọ bụrụ na akị gbaa mkpị ichere ga ekewa ha nke bụ na ha agaghị na ahụrịta onwe ha anya