GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 63 OF 107
Ihe na-eche gị mgba n’ụlọ nna gị?
What wrestles with you in your father’s house?
Show the answer
apịtị (mud)
Why?
It is mud because when someone steps on a slippery mud, it can make the person to fall
Ọ bụ apịtị n’ihi na Mgbe mmadụ zọrọ ụkwụ na ebe apịtị dị, ọ na amịchara ya ọ daa