Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 59 OF 107

Ihe ya na eze na-aṅụkọ mmanya?

What drinks palm wine from the same cup with the king?

Show the answer
ijiji (housefly)
housefly

Why?

It is housefly because When the king drinks a palm wine, flies come around and sip some of it too.

Ọ bụ ijiji n’ihi na Mgbe eze na-aṅụ mmanya nkwụ, ijiji na-efegharị ebe ahụ na esoro ya na aṅụ ya bụ mmanya

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android