GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 33 OF 107
Ihe bu ụlọ ya aga njem?
What carries its house everywhere it travels?
Show the answer
mbe (tortoise)
Why?
A snail carries its shell like a house. A tortoise also has a shell like its house.
Ọ bụ ejula / mbe n’ihi na Ejula na-eburu okpokoro ahụ ya n’azụ dịka ụlọ. Mbe na ebukwa okpokoro ahụ ya n’azụ ya dika ụlọ