Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 91 OF 107

Ihe gi na ya soro baa ọhịa, o buru gị ụzọ pụta?

What follows you into the bush but comes out before you?

Show the answer
ntụ (ash)
ash

Why?

It is ash because You may go into the bush, to trash ash but the wind will carry it’s dust outside, thereby making the ash to come out before you.

Ọ bụ ntụ n’ihi na Ị nwere ike banye ọhịa, ị ga kpofu ntụ, ma na ifufe ga eburu ụfọdụ ntụ ahụ bupụta n’iro nke ga eme ka o buru gị ụzọ pụta.

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android