Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 104 OF 107

Onye ụwa dum na-atụ egwu; onye amaghị nne m’ọbụ nna; onye amaghị ọgaranya m’ọbụ ogbenye?

Who does the whole world fear; who knows neither mother nor father, neither rich nor poor?

Show the answer
ọnwụ (death)
death

Why?

It is death because everyone fears it, and it does not choose between mother and father, or rich and poor.

Ọ bụ ọnwụ n’ihi na mmadụ niile na-atụ egwu ọnwụ, ọ naghịkwa ahọrọ nne m’ọbụ nna, ọgaranya m’ọbụ ogbenye.

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android