GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 14 OF 107
Ọ maraa ka ọ jọrọ were ọchịchịrị na-aga?
What knows it is ugly and moves around at night?
Show the answer
ụsụ (bat)
Why?
It is a bat because A bat is active at night, not in the daytime. It comes out when it is dark.
Ọ bu ụsụ n’ihi na Ụsụ na- agagharị n’abalị, ọ bụghị n’ehihie. Ọ na-apụta mgbe ọchịchịrị gbara ebe niile