GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 17 OF 107
Agbọghọ ọcha ana-ama ụra na ntị?
A white lady that gets slapped on the ear.
Show the answer
akpụ (fermented cassava)
Why?
It is fermented cassava because fermented cassava when it is been molded into a round shape, you often slap the sides to in order to make it round
Ọ bụ akpụ n’ihi na A na-akụ akpụ aka, a na-eti ya ihe ma ọ bụrụ na achọọ ka ọ gbaa gburu. Nke ahụ na-adị ka ana ama ya ụra na ntị