Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 16 OF 107

Ihe so gi ba n’ọhịa mana o soghi gi pụta?

What follows you into the bush but doesn’t follow you out?

Show the answer
nsị (faeces)
faeces

Why?

It is faeces because Faeces can follow someone into the bush when the person wants to deficate, but it can’t follow the person out when the person must have done deficating.

Ọ bu nsị n’ihi na Nsị nwere ike iso mmadụ banye ọhịa mgbe o gara ịnyụ ya, ma mgbe onye ahụ nyụchara ya, nsị agaghị eso onye ahụ pụta.

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android