Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 23 OF 107

Ihe anụrụ ka egburu mana anụghị mgbe ọ dara?

You hear it when it’s cut, but you don’t hear when it falls.

Show the answer
igu nkwụ (palm frond)
palm frond

Why?

It is palmfrond because You hear the cutting sound, but when the palm frond falls into grass, it can fall quietly.

Ọ bụ igu nkwụ n’ihi na Mgbe a na-egbutu igu nkwụ ana anụ ụda ya Ma mgbe ọ dara n’ala, ọ nwere ike daa nwayọ.

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android