GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 24 OF 107
Ọbịawa ọ maa mma mana ọ lawa ọjọọ njọ?
It looks beautiful when coming, but ugly when going.
Show the answer
mmadụ (human being)
Why?
It is human being because when a human being is new born he/she looks so beautiful but when the person dies the corpse looks so ugly.
Ọ bụ mmadụ n’ihi na Mmadụ na ama ezigbo mma mgbe amụrụ ya ọhụrụ mana mgbe ọ nwụrụ, ozu ya na-ajọ njọ