Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 84 OF 107

Ihe ji ụkwụ anọ aga n’ụtụtụ, abụọ n’ehihie, atọ n’abalị?

Four legs in the morning, two at noon, three at night.

Show the answer
mmadụ (human being)
human being

Why?

It is human being because As a baby you crawl with hands and legs (four). As an adult you walk on two legs. In old age you may use a walking stick (three).

Ọ bụ mmadụ n’ihi na N’ụtụtụ ndụ (nwatakịrị), nwatakịrị na eji aka abụọ na ụkwụ abụọ egbe igbe(anọ), N’ehihie ndụ(mgbe o tolitere), ọ na-aga n’ụkwụ abụọ. Na nka ya ọ na-eji mkpara na ụkwụ abụọ were aga, ọ bụrụ atọ.

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android