GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 83 OF 107
Ihe buru gị ụzọ ruo ebe ị na-aga?
What gets to where you are going before you?
Show the answer
uche gị (your mind)
Why?
It is your mind because before you arrive, your mind has already gone ahead by imagining the place and planning what to do.
Ọ bụ uche gị n’ihi na Tupu ị rute ebe ị na-aga, uche gị eburula ụzọ, ị na-eche ụzọ na ihe ị ga-eme ma i ruo ebe ahụ.