Igbo Calendar logoIgbo Calendar

GWA M, GWA M, GWA M… · RIDDLE 82 OF 107

Onye mụtara nwa, ụwa niile na-apiwa ọnụ?

What gives birth to a child that the whole world forcefully opens its mouth.

Show the answer
ụdara (African star apple)
African star apple

Why?

It is African star apple because When someone wants to lick african star apple he will first of all split it open

Ọ bụ ụdara n’ihi na Mgbe mmadụ chọrọ ịracha ụdara ọga ebu ụzọ pịwaa ma ọ bụ gbawaa ya”

← PreviousSurprise meNext riddle →
Download on theApp Store Get it onGoogle Play 100+ riddles with photos, proverbs and market days, free on iPhone and Android